Onye dere ya, Chinonso Ugorji Ndị mere akụkọ a, Journalist Onye dere ya, Ikechukwu Kalu Ndị mere akụkọ a, Senior Journalist na Onye dere ya, Donald Wogu Ndị mere akụkọ a, Video Journalist Mgbe e ...
Ihe nkiri Black Panther nke ụlọọrụ Marvel mepụtara n'ewuewu ugbua. Ihe nkiri a nọzị ọnọdụ ihe nkiri kachasị enweta ego na mmepe ya na sịnịma dị icheiche n'ụwa niile. Black Panther bụ akụkọ maka otu ...